Jenesis 21:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ọ bụ ya mere o ji kpọọ ebe ahụ Bia-shiba,*+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ha abụọ ṅụrụ iyi.