42 A sị na Chineke nke nna m,+ bụ́ Chineke Ebreham nakwa Onye Aịzik na-efe,*+ anọnyereghị m, ị gaara agbawa m aka sị m lawa. Chineke ahụla otú m si taa ahụhụ, hụkwa otú m si rụgbuo onwe m n’ọrụ. Ọ bụ ya mere o ji baara gị mba n’abalị ụnyaahụ.”+
6 O kwukwara, sị: “Abụ m Chineke nke nna gị, Chineke Ebreham,+ Chineke Aịzik,+ na Chineke Jekọb.”+ Mosis wee kpuchie ihu ya, n’ihi na egwu na-atụ ya ile ezi Chineke anya.