Ọpụpụ 1:1-4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Izrel mụrụ, ya bụ, ndị so ya* bịa n’Ijipt, onye ọ bụla n’ime ha kpọ ezinụlọ ya bịa:+ 2 Ruben, Simiọn, Livaị, na Juda;+ 3 Ịsaka, Zebulọn, na Benjamin; 4 Dan na Naftalaị; Gad na Asha.+
1 Ihe a bụ aha ụmụ nwoke Izrel mụrụ, ya bụ, ndị so ya* bịa n’Ijipt, onye ọ bụla n’ime ha kpọ ezinụlọ ya bịa:+ 2 Ruben, Simiọn, Livaị, na Juda;+ 3 Ịsaka, Zebulọn, na Benjamin; 4 Dan na Naftalaị; Gad na Asha.+