Jenesis 29:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ọ bụ maka na Jehova egeela m ntị wee nyekwa m nwa a maka na di m ahụghị m n’anya.” Ọ gụrụ ya Simiọn.*+
33 O wee dị ime ọzọ mụọ nwa nwoke ma sị: “Ọ bụ maka na Jehova egeela m ntị wee nyekwa m nwa a maka na di m ahụghị m n’anya.” Ọ gụrụ ya Simiọn.*+