Ọnụ Ọgụgụ 26:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ndị a bụ ụmụ Pirez ndị nwoke: Hezrọn+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hezrọn; Hemọl+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hemọl. 1 Ihe E Mere 2:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ụmụ Pirez bụ Hezrọn na Hemọl.+
21 Ndị a bụ ụmụ Pirez ndị nwoke: Hezrọn+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hezrọn; Hemọl+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hemọl.