Ọnụ Ọgụgụ 26:23, 24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị a bụ ụmụ Ịsaka ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Tola+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Tola; Puva mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Puna; 24 Jeshọb mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jeshọb; Shimrọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shimrọn. 1 Ihe E Mere 7:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụmụ Ịsaka bụ Tola, Pua, Jeshọb, na Shimrọn.+ Ha dị anọ.
23 Ndị a bụ ụmụ Ịsaka ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Tola+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Tola; Puva mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Puna; 24 Jeshọb mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jeshọb; Shimrọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shimrọn.