-
Ọnụ Ọgụgụ 26:15-17Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ndị a bụ ụmụ Gad ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Zifọn mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Zifọn; Hagaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hagaị; Shunaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shunaị; 16 Ọznaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Ọznaị; Iraị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Iraị; 17 Arọd mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Arọd; Arilaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Arilaị.
-