Jenesis 41:50 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 50 Tupu afọ a ga-enwe ụnwụ ahụ eruo, a mụụrụ Josef ụmụ nwoke abụọ.+ Ọ bụ Asinat nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ.
50 Tupu afọ a ga-enwe ụnwụ ahụ eruo, a mụụrụ Josef ụmụ nwoke abụọ.+ Ọ bụ Asinat nwa Pọtifera, onye nchụàjà Ọn,* mụụrụ ya ụmụ ahụ.