-
Ọnụ Ọgụgụ 26:38-40Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Ndị a bụ ụmụ Benjamin ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Bila+ mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Bila; Ashbel mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Ashbel; Ahaịram mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Ahaịram; 39 Shefufam mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shufam; Hufam mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Hufam. 40 Ụmụ nwoke ndị Bila mụrụ bụ Ad na Neeman:+ Ad mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Ad; Neeman mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Neeman.
-