Ọnụ Ọgụgụ 26:48, 49 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Ndị a bụ ụmụ Naftalaị ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Jaziel mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jaziel; Gunaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gunaị; 49 Jiza mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jiza; Shilem mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shilem.
48 Ndị a bụ ụmụ Naftalaị ndị nwoke,+ n’ezinụlọ n’ezinụlọ: Jaziel mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jaziel; Gunaị mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Gunaị; 49 Jiza mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Jiza; Shilem mụtara ndị ezinụlọ ụmụ Shilem.