Jenesis 43:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Juda gwaziri Izrel nna ya, sị: “Kpọnye m nwa a ka anyị gawa,+ ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ,+ ma anyịnwa ma gịnwa ma ụmụ anyị.+ Jenesis 44:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Juda gara ya nso, sị ya: “Nna m ukwu, m na-arịọ gị arịrịọ. Biko, ka ohu gị gwatụ gị okwu. Ewesala ohu gị iwe, n’ihi na gị na Fero bụ otu.+
8 Juda gwaziri Izrel nna ya, sị: “Kpọnye m nwa a ka anyị gawa,+ ka anyị wee dị ndụ ghara ịnwụ,+ ma anyịnwa ma gịnwa ma ụmụ anyị.+
18 Juda gara ya nso, sị ya: “Nna m ukwu, m na-arịọ gị arịrịọ. Biko, ka ohu gị gwatụ gị okwu. Ewesala ohu gị iwe, n’ihi na gị na Fero bụ otu.+