Jenesis 45:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ebi n’ala Goshen,+ bụ́ ebe ị ga-anọ m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere. Jenesis 47:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Josef wee gakwuru Fero, gwa ya,+ sị: “Nna m na ụmụnne m esila Kenan bịa. Ha chị ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha, ha bukwa ihe niile ha nwere bịa. Ha nọ na Goshen.”+
10 Ị ga-ebi n’ala Goshen,+ bụ́ ebe ị ga-anọ m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere.
47 Josef wee gakwuru Fero, gwa ya,+ sị: “Nna m na ụmụnne m esila Kenan bịa. Ha chị ìgwè ewu na atụrụ ha na ìgwè ehi ha, ha bukwa ihe niile ha nwere bịa. Ha nọ na Goshen.”+