Jenesis 31:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 N’ime afọ iri abụọ a mụ na gị biri, e nweghị atụrụ gị ma ọ bụ ewu gị ime pụrụ.+ E nweghịkwa mgbe m riri ebule si n’ìgwè anụ gị.
38 N’ime afọ iri abụọ a mụ na gị biri, e nweghị atụrụ gị ma ọ bụ ewu gị ime pụrụ.+ E nweghịkwa mgbe m riri ebule si n’ìgwè anụ gị.