-
Jenesis 30:35, 36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
35 N’ụbọchị ahụ, Leban kpụụrụ mkpi ndị nwere ụcha dị iche iche na ndị tụrụ àgwà na nne ewu niile tụrụ àgwà na ndị nwere ụcha dị iche iche nakwa ebule ọ bụla tụrụ àgwà ọcha na nke ọ bụla na-acha nchara nchara kpụnye ụmụ ya ndị nwoke ka ha lekọtawa. 36 Mgbe e mechara, ọ kpụụrụ ha si n’ebe Jekọb nọ gaa n’ebe ga-ewe ụbọchị atọ iru. Jekọb nọkwa na-azụ ìgwè anụ Leban ndị fọrọ afọ.
-