Ọrụ Ndịozi 7:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+
11 Ma ụnwụ dara ebe niile n’Ijipt nakwa na Kenan, nke mere ndị mmadụ ji taa ezigbo ahụhụ, ndị nna nna anyị ahụghịkwa nri ọ bụla.+