Jenesis 45:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ị ga-ebi n’ala Goshen,+ bụ́ ebe ị ga-anọ m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere.
10 Ị ga-ebi n’ala Goshen,+ bụ́ ebe ị ga-anọ m nso, gị na ụmụ gị na ụmụ ụmụ gị na ìgwè ewu na atụrụ gị na ìgwè ehi gị na ihe niile i nwere.