Jenesis 45:17, 18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Fero wee sị Josef: “Gwa ụmụnne gị, sị, ‘Meenụ ihe a: Jirinụ jakị unu buru nri gaa Kenan. 18 Kpọrọnụ nna unu na ndị ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a. M ga-enye unu ihe ọma ndị dị n’ala Ijipt, unu ga-erikwa ihe ndị kacha mma dị n’ala a.’+
17 Fero wee sị Josef: “Gwa ụmụnne gị, sị, ‘Meenụ ihe a: Jirinụ jakị unu buru nri gaa Kenan. 18 Kpọrọnụ nna unu na ndị ezinụlọ unu bịakwute m n’ebe a. M ga-enye unu ihe ọma ndị dị n’ala Ijipt, unu ga-erikwa ihe ndị kacha mma dị n’ala a.’+