30 Ma afọ asaa ahụ gachaa, a ga-enwe afọ asaa ụnwụ ga-adị ebe niile. A ga-echefukwa oge ahụ nri juru ebe niile n’Ijipt. Ụnwụ ahụ ga-emebisị ala a.+ 31 Ụnwụ ahụ ga-emekwa ka a ghara icheta na e nwere mgbe nri juru n’ala a n’ihi na ọ ga-akpụ ọkụ n’ọnụ.