Jenesis 41:56 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 56 Ụnwụ ahụ nọ na-akpa ndị bi n’ebe niile n’ụwa aka ọjọọ.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e kposara ọka ma na-eresị ya ndị Ijipt+ maka na ụnwụ ahụ na-akpazi ndị Ijipt aka ọjọọ. Jenesis 44:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Mgbe e mechara, nna anyị sịrị anyị, ‘Gaghachinụ zụta obere ihe oriri anyị ga-eri.’+
56 Ụnwụ ahụ nọ na-akpa ndị bi n’ebe niile n’ụwa aka ọjọọ.+ Josef wee malite imeghe ebe niile e kposara ọka ma na-eresị ya ndị Ijipt+ maka na ụnwụ ahụ na-akpazi ndị Ijipt aka ọjọọ.