Jenesis 41:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Ka Fero mee ihe a: ka ọ họpụta ndị ga na-elekọta ebe dị iche iche n’ala a. Fero ga-achịkọtakwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ihe niile ala Ijipt ga-emepụta n’ime afọ asaa ahụ nri ga-eju ebe niile.+
34 Ka Fero mee ihe a: ka ọ họpụta ndị ga na-elekọta ebe dị iche iche n’ala a. Fero ga-achịkọtakwa otu ụzọ n’ụzọ ise nke ihe niile ala Ijipt ga-emepụta n’ime afọ asaa ahụ nri ga-eju ebe niile.+