9 Jekọb zara Fero, sị: “Adị m otu narị afọ na iri atọ (130). Kemgbe ndụ m, ọ na-abụ m kwara gaa ebe a, mụ akwara gaa ebe a. Afọ ole na ole a m nọrọla ndụ bụ nsogbu nsogbu.+ Ha erubeghịdị afọ ole nna m hà nọruru n’oge niile ha nọ na-akwagharị n’ebe dị iche iche.”+