29 Mgbe ọ gọzichara ha, o nyere ha iwu, sị: “M na-aga ịnwụ otú nna m hà nwụrụ.+ Lienụ m n’ebe e liri nna m hà, n’ọgba dị n’ala Ifrọn onye Het.+ 30 Ọgba ahụ dị n’ala dị na Mak-pila, n’ihu Mamri nke dị na Kenan. Ala ahụ bụ ala Ebreham zụrụ Ifrọn onye Het ka ọ bụrụ ebe ọ ga na-eli ozu.