Abụ Ọma 105:21, 22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O mere ya onyeisi n’ezinụlọ ya,Onye na-elekọta ihe niile o nwere,+22 Ka o wee chịwa ndị eze mere ndị isi otú masịrị yaNakwa ka ọ kụziere ndị okenye ya ihe.+
21 O mere ya onyeisi n’ezinụlọ ya,Onye na-elekọta ihe niile o nwere,+22 Ka o wee chịwa ndị eze mere ndị isi otú masịrị yaNakwa ka ọ kụziere ndị okenye ya ihe.+