Jenesis 47:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Mgbe Izrel ghọtara na oge ọ ga-anwụ eruwela,+ ọ kpọrọ Josef nwa ya, sị ya: “Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, tinye aka gị n’okpuru apata ụkwụ m* ma gosi m na ị hụrụ m n’anya* nakwa na ị bụ onye m ga-atụkwasịli obi. Biko, elila m n’Ijipt.+
29 Mgbe Izrel ghọtara na oge ọ ga-anwụ eruwela,+ ọ kpọrọ Josef nwa ya, sị ya: “Ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, biko, tinye aka gị n’okpuru apata ụkwụ m* ma gosi m na ị hụrụ m n’anya* nakwa na ị bụ onye m ga-atụkwasịli obi. Biko, elila m n’Ijipt.+