Joshụa 17:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mgbe e fere nza,+ e nyere ebo Manase,+ bụ́ ọkpara Josef,+ ala. Ebe ọ bụkwa na Mekia,+ bụ́ ọkpara Manase na nna Gilied, bụ dike n’agha, e nyere ya Gilied na Beshan.+ 1 Ihe E Mere 7:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ụmụ Manase bụ:+ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria, mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.
17 Mgbe e fere nza,+ e nyere ebo Manase,+ bụ́ ọkpara Josef,+ ala. Ebe ọ bụkwa na Mekia,+ bụ́ ọkpara Manase na nna Gilied, bụ dike n’agha, e nyere ya Gilied na Beshan.+
14 Ụmụ Manase bụ:+ Asriel, onye iko ya bụ́ nwaanyị Siria, mụụrụ ya. (Ọ bụ nwaanyị ahụ mụrụ Mekia+ nna Gilied.