Abụ Ọma 33:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova ji okwu ya kee eluigwe,+Ọ bụkwa ume* si ya n’ọnụ ka o ji kee ihe niile dị n’ime ya.* Aịzaya 40:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+
26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+