Jenesis 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Jehova Chineke ejirila ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe. O wee malite ime ka ha na-abịakwute nwoke ahụ ka ọ mara aha ọ ga-akpọ nke ọ bụla. Ihe ọ bụla nwoke ahụ kpọrọ anụ nke ọ bụla,* ya abụrụ aha ya.+
19 Jehova Chineke ejirila ájá kpụọ anụ ọhịa ọ bụla na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe. O wee malite ime ka ha na-abịakwute nwoke ahụ ka ọ mara aha ọ ga-akpọ nke ọ bụla. Ihe ọ bụla nwoke ahụ kpọrọ anụ nke ọ bụla,* ya abụrụ aha ya.+