Ọpụpụ 7:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma, Fero agaghị ege unu ntị. M ga-ebi Ijipt aka ma si n’Ijipt kpọpụta ndị m dị ọtụtụ,* bụ́ ndị Izrel, taakwa Ijipt nnukwu ahụhụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 33:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’oge ahụ, ndị Ijipt nọ na-eli ụmụ niile ha bu ụzọ mụọ bụ́ ndị Jehova gburu,+ n’ihi na Jehova kpere chi ha dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+
4 Ma, Fero agaghị ege unu ntị. M ga-ebi Ijipt aka ma si n’Ijipt kpọpụta ndị m dị ọtụtụ,* bụ́ ndị Izrel, taakwa Ijipt nnukwu ahụhụ.+
4 N’oge ahụ, ndị Ijipt nọ na-eli ụmụ niile ha bu ụzọ mụọ bụ́ ndị Jehova gburu,+ n’ihi na Jehova kpere chi ha dị iche iche ikpe ma taa ha ahụhụ.+