Joshụa 14:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+ Ọrụ Ndịozi 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Chineke kwukwara, sị: ‘M ga-ekpe mba ahụ ha ga-agbara ohu ikpe,+ ha ga-apụtakwa mgbe ihe ndị a mechara, nọrọkwa ebe a na-efe m.’+
14 Ihe a bụ ala ndị Izrel ketara n’ala Kenan. Ọ bụ Elieza onye nchụàjà na Joshụa nwa Nọn na ndị isi ọnụmara ọ bụla n’ebo dị iche iche n’Izrel keere ha ya.+
7 Chineke kwukwara, sị: ‘M ga-ekpe mba ahụ ha ga-agbara ohu ikpe,+ ha ga-apụtakwa mgbe ihe ndị a mechara, nọrọkwa ebe a na-efe m.’+