Joshụa 17:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Joshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gaanụ n’oké ọhịa ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ ka unu biri na ya, ebe ọ bụ na ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”
15 Joshụa wee sị ha: “Ọ bụrụ na unu dị ọtụtụ, gaanụ n’oké ọhịa ala ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim,+ jirikwanụ aka unu sụọ ebe ahụ ka unu biri na ya, ebe ọ bụ na ala Ifrem bụ́ ugwu ugwu+ abaghị unu.”