Jenesis 18:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 O leliri anya hụ ụmụ nwoke atọ ndị guzo n’ebe dịtụ anya.+ Mgbe ọ hụrụ ha, o si n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ gbara ọsọ gaa zute ha, ọ kpọkwara isiala. Jenesis 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ụmụ nwoke ahụ si n’ebe ahụ pụọ gawa Sọdọm, ma Jehova+ na Ebreham ka nọ.
2 O leliri anya hụ ụmụ nwoke atọ ndị guzo n’ebe dịtụ anya.+ Mgbe ọ hụrụ ha, o si n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ gbara ọsọ gaa zute ha, ọ kpọkwara isiala.