-
Luk 17:29-31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
29 Ma n’ụbọchị Lọt si na Sọdọm pụta, ọkụ na sọlfọ* si n’eluigwe zoo ma bibie ha niile.+ 30 Otú ahụ ka ọ ga-adị n’ụbọchị ahụ mgbe Nwa nke mmadụ ga-egosi ndị mmadụ onwe ya.+
31 “N’ụbọchị ahụ, onye nọ n’elu ụlọ, ya arịdakwala ka ọ gaa buru ihe dị n’ụlọ ya. Onye nọkwa n’ubi, ya alaghachila ka o were ihe ndị ọ hapụrụ n’ụlọ.
-