Jenesis 13:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Lọt wee legharịa anya malite ná mpaghara Osimiri Jọdan+ niile ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na mmiri na-ede ógbè ahụ niile nke ọma (tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra), hụkwa na ọ dị ka ubi Jehova kụrụ,+ ka ala Ijipt.
10 Lọt wee legharịa anya malite ná mpaghara Osimiri Jọdan+ niile ruo Zoa.+ Ọ hụrụ na mmiri na-ede ógbè ahụ niile nke ọma (tupu Jehova ebibie Sọdọm na Gọmọra), hụkwa na ọ dị ka ubi Jehova kụrụ,+ ka ala Ijipt.