Jud 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Otú ahụ ka ọ dịkwa Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị gbara ha gburugburu. Ha nọ na-akwa iko* aghara aghara ma na-enwe mmekọahụ otú na-ekwesịghị ekwesị.+ E ji ọkụ ebighị ebi* taa ha ahụhụ,+ ha wee bụrụ ihe atụ e ji adọ anyị aka ná ntị.
7 Otú ahụ ka ọ dịkwa Sọdọm na Gọmọra na obodo ndị gbara ha gburugburu. Ha nọ na-akwa iko* aghara aghara ma na-enwe mmekọahụ otú na-ekwesịghị ekwesị.+ E ji ọkụ ebighị ebi* taa ha ahụhụ,+ ha wee bụrụ ihe atụ e ji adọ anyị aka ná ntị.