Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 2:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Mgbe unu ga-erute n’ebe ndị Amọn bi, unu alụsola ha ọgụ, unu akpasukwala ha iwe n’ihi na agaghị m enye unu ala ọ bụla n’ala ndị Amọn ka ọ bụrụ nke unu, n’ihi na enyela m ya ụmụ Lọt ka ọ bụrụ nke ha.+

  • Ndị Ikpe 11:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 4 Mgbe obere oge gachara, ndị Amọn lụsoro Izrel agha.+

  • Nehemaya 13:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 13 N’ụbọchị ahụ, a gụụrụ mmadụ niile akwụkwọ Mosis.+ E wee chọpụta na e dere na ya na e nweghị onye Amọn ma ọ bụ onye Moab+ ga-abata n’ọgbakọ ezi Chineke,+

  • Zefanaya 2:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwukwara, sị: “N’ihi ya, ebe ọ bụ na m na-adị ndụ,

      Moab ga-adị ka Sọdọm,+

      Ụmụ Amọn ga-adịkwa ka Gọmọra,+

      Ebe ahịhịa akụwa* juru, ala bụ́ nnu nnu, ebe tọgbọkwa nkịtị mgbe niile.+

      Ndị fọdụrụ ná ndị m ga-akwakọrọ ihe dị na ha.

      Ndị fọdụrụ ná mba m ga-ebichi ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya