Jenesis 15:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ebram sịrị ya: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtabeghị m nwa, ebe ọ bụkwa Eliiza+ onye Damaskọs ga-eketa ụlọ m?” 3 Ebram sịkwara: “E nweghị nwa*+ ọ bụla i nyere m, ọ bụkwa ohu m* ga-anọchi m.”
2 Ebram sịrị ya: “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, gịnị ka ị ga-enye m, ebe ọ bụ na amụtabeghị m nwa, ebe ọ bụkwa Eliiza+ onye Damaskọs ga-eketa ụlọ m?” 3 Ebram sịkwara: “E nweghị nwa*+ ọ bụla i nyere m, ọ bụkwa ohu m* ga-anọchi m.”