Jenesis 16:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ bụ ya mere e ji kpọọ olulu mmiri ahụ Bia-lehaị-rọị.* (Ọ dị n’agbata Kedesh na Bired.) Jenesis 25:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Mgbe Ebreham nwụchara, Chineke nọ na-agọzi Aịzik nwa ya.+ Aịzik bi nso na Bia-lehaị-rọị.+