Jenesis 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E mechaa, Ebram kwaliri gawa n’ebe chere ihu na Negeb.*+ Ọ nọ na-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche iche ka ọ na-aga. Jenesis 20:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ebreham si n’ebe ahụ kwaga+ na Negeb* wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ.+ O bikwara* na Gira.+ Mgbe o bi n’ebe ahụ, Ọnụ Ọgụgụ 13:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt. Ndị Ikpe 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe e mechara, ndị Juda gara lụso ndị Kenan bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu na ndị bi na Negeb* na Shefila*+ agha.
9 E mechaa, Ebram kwaliri gawa n’ebe chere ihu na Negeb.*+ Ọ nọ na-ama ụlọikwuu n’ebe dị iche iche ka ọ na-aga.
20 Ebreham si n’ebe ahụ kwaga+ na Negeb* wee biri n’agbata Kedesh+ na Shọọ.+ O bikwara* na Gira.+ Mgbe o bi n’ebe ahụ,
22 Mgbe ha garuru Negeb, ha bịarutere Hebrọn,+ bụ́ ebe Ahaịman, Shishaị, na Talmaị,+ bụ́ ndị Anakim,+ bi. Afọ asaa agaala a rụrụ Hebrọn tupu a rụọ Zoan n’Ijipt.
9 Mgbe e mechara, ndị Juda gara lụso ndị Kenan bi n’ebe bụ́ ugwu ugwu na ndị bi na Negeb* na Shefila*+ agha.