Jenesis 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Chineke wee sị: “Ka anụ dị iche iche* ju na mmiri. Ka anụ ndị na-efe efe na-efegharịkwa n’ụwa, na mbara eluigwe.”*+
20 Chineke wee sị: “Ka anụ dị iche iche* ju na mmiri. Ka anụ ndị na-efe efe na-efegharịkwa n’ụwa, na mbara eluigwe.”*+