2 Pita 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha kpachaara anya na-eme ka ọ̀ bụ na ha amaghị na eluigwe dị kemgbe oge ochie nakwa na Chineke kwuru okwu, ala esi na mmiri pụta ma dịrị n’etiti mmiri.+
5 Ha kpachaara anya na-eme ka ọ̀ bụ na ha amaghị na eluigwe dị kemgbe oge ochie nakwa na Chineke kwuru okwu, ala esi na mmiri pụta ma dịrị n’etiti mmiri.+