Jenesis 31:41 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 Ihe a bụ afọ iri abụọ m biri n’ụlọ gị. M jeerela gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị nwaanyị abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka anụ ụlọ gị, ma ị nọ na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+
41 Ihe a bụ afọ iri abụọ m biri n’ụlọ gị. M jeerela gị ozi afọ iri na anọ maka ụmụ gị ndị nwaanyị abụọ, jeekwa ozi afọ isii maka anụ ụlọ gị, ma ị nọ na-agbanwe ụgwọ ọrụ m ruo ugboro iri.+