-
Jenesis 33:1, 2Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 Jekọb lepụrụ anya hụ ka Ịsọ na-abịa, ya na narị ụmụ nwoke anọ (400) ndị so ya.+ N’ihi ya, Jekọb kpọọrọ ụmụ ya ụfọdụ kpọnye Lia, kpọrọ ụfọdụ kpọnye Rechel, kpọrọkwa ụfọdụ kpọnye ụmụ nwaanyị abụọ na-ejere ya ozi.+ 2 O dowere ụmụ nwaanyị na-ejere ya ozi na ụmụ ha n’ihu,+ Lia na ụmụ ya anọrọ ha n’azụ,+ Rechel+ na Josef anọrọzie n’azụ azụ.
-