Jenesis 3:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anya ha abụọ meghere, ha amata na ha gba ọtọ. N’ihi ya, ha dụkọtara akwụkwọ osisi fig ma jiri ha kpuchie úkwù ha.+
7 Anya ha abụọ meghere, ha amata na ha gba ọtọ. N’ihi ya, ha dụkọtara akwụkwọ osisi fig ma jiri ha kpuchie úkwù ha.+