Jenesis 30:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Rechel wee sị: “Lekwa Bilha ohu m nwaanyị.+ Gị na ya nwee mmekọahụ ka ọ mụtara m nwa,* ka m wee si n’aka ya nweta ụmụ.” Jenesis 30:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe Lia hụrụ na ya akwụsịla ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa, bụ́ nwaanyị na-ejere ya ozi, kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya.+
3 Rechel wee sị: “Lekwa Bilha ohu m nwaanyị.+ Gị na ya nwee mmekọahụ ka ọ mụtara m nwa,* ka m wee si n’aka ya nweta ụmụ.”
9 Mgbe Lia hụrụ na ya akwụsịla ịmụ nwa, ọ kpọọrọ Zilpa, bụ́ nwaanyị na-ejere ya ozi, kpọnye Jekọb ka ọ bụrụ nwunye ya.+