Jenesis 32:31, 32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Anyanwụ malitere ịcha ozugbo Jekọb hapụrụ Penuel,* ma ọ nọ na-ete ụkwụ.+ 32 Ọ bụ ya mere na ruo taa, ụmụ Izrel anaghị eri akwara na-adị n’úkwù anụ, n’ọkpụkpụ úkwù anụ, maka na nwoke ahụ metụrụ Jekọb aka n’úkwù, n’akụkụ akwara dị n’úkwù ya.
31 Anyanwụ malitere ịcha ozugbo Jekọb hapụrụ Penuel,* ma ọ nọ na-ete ụkwụ.+ 32 Ọ bụ ya mere na ruo taa, ụmụ Izrel anaghị eri akwara na-adị n’úkwù anụ, n’ọkpụkpụ úkwù anụ, maka na nwoke ahụ metụrụ Jekọb aka n’úkwù, n’akụkụ akwara dị n’úkwù ya.