Jenesis 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova Chineke wee mee ka osisi ọ bụla nke dị mma ile anya, nke mkpụrụ ya dịkwa mma oriri, puo n’ala. O mekwara ka osisi nke ndụ+ na osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ+ puo n’etiti ubi ahụ.
9 Jehova Chineke wee mee ka osisi ọ bụla nke dị mma ile anya, nke mkpụrụ ya dịkwa mma oriri, puo n’ala. O mekwara ka osisi nke ndụ+ na osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ+ puo n’etiti ubi ahụ.