Jenesis 17:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke gwakwara Ebreham, sị: “Gị na ụmụ* gị n’ọgbọ ha niile emebikwala ọgbụgba ndụ mụ na unu. Jenesis 17:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ọgbọ unu niile, a ga-ebi nwa nwoke ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị úgwù n’ụbọchị nke asatọ.+ A ga-ebikwa nwoke ọ bụla bi n’ụlọ gị e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ úgwù, ya bụ, onye na-abụghị nwa* gị.
12 N’ọgbọ unu niile, a ga-ebi nwa nwoke ọ bụla a mụrụ n’ụlọ gị úgwù n’ụbọchị nke asatọ.+ A ga-ebikwa nwoke ọ bụla bi n’ụlọ gị e ji ego zụta n’aka onye mba ọzọ úgwù, ya bụ, onye na-abụghị nwa* gị.