Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O wee kpọọ ebe ahụ Betel,* ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+ Jenesis 31:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Abụ m ezi Chineke nke pụtara n’ihu gị na Betel,+ bụ́ ebe ị nọ wụsa mmanụ n’elu otu ogidi* ma kwee m nkwa.+ Ugbu a, bilie, si n’ala a kwapụ, laghachi n’ala a mụrụ gị.’”+
13 Abụ m ezi Chineke nke pụtara n’ihu gị na Betel,+ bụ́ ebe ị nọ wụsa mmanụ n’elu otu ogidi* ma kwee m nkwa.+ Ugbu a, bilie, si n’ala a kwapụ, laghachi n’ala a mụrụ gị.’”+