Jenesis 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+ Jenesis 28:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+ Jenesis 31:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 A sị na Chineke nke nna m,+ bụ́ Chineke Ebreham nakwa Onye Aịzik na-efe,*+ anọnyereghị m, ị gaara agbawa m aka sị m lawa. Chineke ahụla otú m si taa ahụhụ, hụkwa otú m si rụgbuo onwe m n’ọrụ. Ọ bụ ya mere o ji baara gị mba n’abalị ụnyaahụ.”+
13 Jehova guzokwa n’elu elu steepụ ahụ wee sị: “Abụ m Jehova Chineke Ebreham nna gị na Chineke Aịzik.+ Ọ bụ gị na ụmụ* gị ka m ga-enye ala a i dina na ya.+
15 M nọnyeere gị. M ga-echebe gị n’ebe ọ bụla ị na-aga, m ga-akpọghachikwa gị n’ala a.+ Agaghị m ahapụ gị ruo mgbe m mere ihe m kwere gị ná nkwa.”+
42 A sị na Chineke nke nna m,+ bụ́ Chineke Ebreham nakwa Onye Aịzik na-efe,*+ anọnyereghị m, ị gaara agbawa m aka sị m lawa. Chineke ahụla otú m si taa ahụhụ, hụkwa otú m si rụgbuo onwe m n’ọrụ. Ọ bụ ya mere o ji baara gị mba n’abalị ụnyaahụ.”+