Jenesis 28:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 O wee kpọọ ebe ahụ Betel,* ma aha obodo ahụ bụbu Lọz.+